Link to home pageLanguagesLink to all Bible versions on this site
Abụ Ọma 134
Abụ nrigo.
Toonu Onyenwe anyị
1 Toonu Onyenwe anyị, unu ndị ohu Onyenwe anyị niile
ndị na-eje ozi nʼime ụlọ Onyenwe anyị nʼoge abalị.
2 Chilienụ aka unu abụọ elu nʼime ụlọnsọ ya[a]
ma toonu Onyenwe anyị.
 
3 Ka Onyenwe anyị, onye kere eluigwe na ụwa
site na Zayọn gọzie unu.

<- Abụ Ọma 133Abụ Ọma 135 ->