Languages
Back to:
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
Abụ Ọma
<- Abụ Ọma 116
Abụ Ọma 118 ->
Abụ Ọma 117
Too ya nʼihi ịhụnanya ya
1
Toonu
Onyenwe anyị
, unu mba niile dị iche iche.
Jaakwa ya mma, unu ndị niile dị iche iche.
2
Nʼihi na ịhụnanya ya nʼebe anyị nọ dị ukwuu.
Ikwesi ntụkwasị obi
Onyenwe anyị
na-adịkwa ruo mgbe ebighị ebi.
Toonu
Onyenwe anyị
!
<- Abụ Ọma 116
Abụ Ọma 118 ->